Levitikọs 8:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Mozis wee gwa Erọn na ụmụ ya, sị: “Sienụ+ anụ ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-anọ rie ya+ na achịcha nke dị na nkata e ji ahọpụta mmadụ, dị ka e nyere m n’iwu, sị, ‘Erọn na ụmụ ya ga-eri ya.’
31 Mozis wee gwa Erọn na ụmụ ya, sị: “Sienụ+ anụ ahụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu nzute, ọ bụkwa n’ebe ahụ ka unu ga-anọ rie ya+ na achịcha nke dị na nkata e ji ahọpụta mmadụ, dị ka e nyere m n’iwu, sị, ‘Erọn na ụmụ ya ga-eri ya.’