Ezikiel 44:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mgbe ha chọrọ ịga n’ogige dị ná mpụta, bụ́ ogige dị ná mpụta ebe ndị ọzọ nọ, ha ga-eyipụ uwe ha na-eyi eje ozi,+ ha ga-edebekwa ha n’ụlọ dị nsọ ndị a na-anọ eri ihe+ ma yiri uwe ọzọ, ka ha ghara iji uwe ha doo ndị mmadụ nsọ.+
19 Mgbe ha chọrọ ịga n’ogige dị ná mpụta, bụ́ ogige dị ná mpụta ebe ndị ọzọ nọ, ha ga-eyipụ uwe ha na-eyi eje ozi,+ ha ga-edebekwa ha n’ụlọ dị nsọ ndị a na-anọ eri ihe+ ma yiri uwe ọzọ, ka ha ghara iji uwe ha doo ndị mmadụ nsọ.+