48 “Ndị a bụ aha ebo dị iche iche. Malite na nsọtụ ebe ugwu, n’akụkụ dị n’ụzọ e si aga Hetlọn+ ruo n’ebe e si abanye Hemat,+ Heza-inan,+ bụ́ ókè nke ala Damaskọs n’ebe ugwu, n’akụkụ Hemat; ọ ga-enwekwa ókè n’ebe ọwụwa anyanwụ nakwa n’ebe ọdịda anyanwụ. Dan+ ga-eketa otu mpaghara.