Ezikiel 47:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ókè nke ala ahụ nke malitere n’oké osimiri ga-abụ Heza-inọn,+ ya bụ, ókè nke ala Damaskọs na ebe ugwu—n’ebe ugwu, nakwa ókè nke ala Hemat.+ Nke a bụ akụkụ ya nke ebe ugwu.
17 Ókè nke ala ahụ nke malitere n’oké osimiri ga-abụ Heza-inọn,+ ya bụ, ókè nke ala Damaskọs na ebe ugwu—n’ebe ugwu, nakwa ókè nke ala Hemat.+ Nke a bụ akụkụ ya nke ebe ugwu.