Ezikiel 21:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 “Ma gị onwe gị, onyeisi+ ọjọọ nke Izrel,+ onye e merụrụ ahụ́ nke ukwuu, onye ụbọchị ya bịaworo n’oge njehie nke mgbe ikpeazụ,+ Ezikiel 39:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “‘Lee! Ọ ga-abịarịrị, a ga-emezukwa ya,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. ‘Nke a bụ ụbọchị m kwuru banyere ya.+
25 “Ma gị onwe gị, onyeisi+ ọjọọ nke Izrel,+ onye e merụrụ ahụ́ nke ukwuu, onye ụbọchị ya bịaworo n’oge njehie nke mgbe ikpeazụ,+
8 “‘Lee! Ọ ga-abịarịrị, a ga-emezukwa ya,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. ‘Nke a bụ ụbọchị m kwuru banyere ya.+