40Nke a bu okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị mgbe Nebuzaradan+ bụ́ onyeisi ndị nche hapụrụ ya na Rema+ ka ọ lawa, n’oge ọ kpọọrọ ya mgbe a tụrụ ya ịgà n’etiti ndị niile e si na Jeruselem na Juda dọrọ n’agha, bụ́ ndị a chị na-ala Babịlọn.+
10 A ga-adọrọ ya onwe ya n’agha; e wee dọrọ ya n’agha.+ A kụriri+ ụmụ ya na ngalaba okporo ámá niile; ha fekwara nza+ n’isi ndị ya a na-asọpụrụ, a tụwokwa ndị ukwu ya niile ịgà.+