Ezikiel 18:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gịnị bụ isi ilu a unu na-atụ n’ala Izrel, sị, ‘Ọ bụ ndị nna rachara mkpụrụ vaịn na-achaghị acha, ma, ọ bụ ụmụ ha ka ezé na-eri izizi’?+ Ezikiel 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Sị ala Izrel, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ m ga-amịpụtakwa mma agha m n’ọbọ+ ya bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’etiti gị.+
2 “Gịnị bụ isi ilu a unu na-atụ n’ala Izrel, sị, ‘Ọ bụ ndị nna rachara mkpụrụ vaịn na-achaghị acha, ma, ọ bụ ụmụ ha ka ezé na-eri izizi’?+
3 Sị ala Izrel, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m na-emegide gị,+ m ga-amịpụtakwa mma agha m n’ọbọ+ ya bipụ ma onye ezi omume ma onye ajọ omume n’etiti gị.+