Aịzaya 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Mmadụ ga-ejikwa akụ́ na ụta bịa ebe ahụ,+ n’ihi na osisi ogwu na ahịhịa ga-ejupụta n’ala ahụ dum. Jeremaya 4:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ahụrụ m ala ahụ, ma, lee! ọ tọgbọ chakoo, bụrụkwa mkpọmkpọ ebe;+ ahụkwara m eluigwe, ìhè ya adịkwaghị.+
23 Ahụrụ m ala ahụ, ma, lee! ọ tọgbọ chakoo, bụrụkwa mkpọmkpọ ebe;+ ahụkwara m eluigwe, ìhè ya adịkwaghị.+