Joel 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Fụọnụ opi na Zayọn,+ tiekwanụ mkpu agha+ n’ugwu nsọ m.+ Ka ndị niile bi n’ala a maa jijiji;+ n’ihi na ụbọchị Jehova na-abịa,+ n’ihi na ọ dị nso! Zefanaya 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+
2 “Fụọnụ opi na Zayọn,+ tiekwanụ mkpu agha+ n’ugwu nsọ m.+ Ka ndị niile bi n’ala a maa jijiji;+ n’ihi na ụbọchị Jehova na-abịa,+ n’ihi na ọ dị nso!
14 “Oké ụbọchị+ Jehova dị nso.+ Ọ dị nso, o jikwa oké ọsọ na-abịa.+ Ụda nke ụbọchị Jehova dị ilu.+ N’ebe ahụ ka dike na-eti mkpu ákwá.+