Ọpụpụ 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka ihe e ji mbadamba nkume safaya mee, nke dị ọcha ka eluigwe.+ Abụ Ọma 96:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ebube na ịma mma dị n’ihu ya;+Ike na ịma mma dị n’ebe nsọ ya.+ Ezikiel 10:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 M wee hụ, ma, lee! n’elu mbara igwe+ ahụ nke dị n’elu isi ndị cherọb, e nwere ihe dị ka nkume safaya,+ ihe yiri ocheeze,+ nke dị n’elu ha.
10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka ihe e ji mbadamba nkume safaya mee, nke dị ọcha ka eluigwe.+
10 M wee hụ, ma, lee! n’elu mbara igwe+ ahụ nke dị n’elu isi ndị cherọb, e nwere ihe dị ka nkume safaya,+ ihe yiri ocheeze,+ nke dị n’elu ha.