Jeremaya 29:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 “Zigara ndị niile a dọọrọ n’agha ozi,+ sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Shemaya onye Nehelam: “Ebe ọ bụ na Shemaya ebuworo unu amụma, ma ọ bụghị m dunyere ya, ọ gbalịkwara ime ka unu tụkwasị obi n’okwu ụgha,+
31 “Zigara ndị niile a dọọrọ n’agha ozi,+ sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere Shemaya onye Nehelam: “Ebe ọ bụ na Shemaya ebuworo unu amụma, ma ọ bụghị m dunyere ya, ọ gbalịkwara ime ka unu tụkwasị obi n’okwu ụgha,+