Ezikiel 8:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M wee malite ịhụ, ma, lee! e nwere ihe yiri ọkụ;+ malite n’ihe yiri úkwù ya gbadaa, e nwere ọkụ,+ malitekwa n’úkwù ya gbagoo, e nwere ihe yiri ihe na-enwupụ enwupụ, dị ka ọla nke na-egbu maramara.+
2 M wee malite ịhụ, ma, lee! e nwere ihe yiri ọkụ;+ malite n’ihe yiri úkwù ya gbadaa, e nwere ọkụ,+ malitekwa n’úkwù ya gbagoo, e nwere ihe yiri ihe na-enwupụ enwupụ, dị ka ọla nke na-egbu maramara.+