4 M wee hụ, ma, lee! oké ifufe+ si n’ebe ugwu fere na-abịa, e nwekwara nnukwu ígwé ojii+ na ọkụ na-enwu enwu,+ ìhè na-enwukwa gburugburu ígwé ojii ahụ, ihe yiri ọla nke na-egbu maramara sikwa n’etiti ya na-egbukepụ, ya bụ, n’etiti ọkụ ahụ.+
27 M wee hụ ihe yiri ọla na-egbu maramara+ dị ka ọkụ gbaa gburugburu n’ime ya,+ malite n’ihe yiri úkwù ya gbagoo; malitekwa n’ihe yiri úkwù ya gbadaa, m hụrụ ihe yiri ọkụ, ìhè na-enwukwa gburugburu ya.