1 Ndị Eze 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee ruo na ngwa ngwa Jezibel nụrụ na e jiriwo nkume tụgbuo Nebọt, Jezibel gwara Ehab ozugbo ahụ, sị: “Bilie, weghara ubi vaịn Nebọt onye Jezril,+ bụ́ nke ọ jụrụ iresị gị eresị; n’ihi na Nebọt adịkwaghị ndụ, kama ọ nwụwo.”
15 O wee ruo na ngwa ngwa Jezibel nụrụ na e jiriwo nkume tụgbuo Nebọt, Jezibel gwara Ehab ozugbo ahụ, sị: “Bilie, weghara ubi vaịn Nebọt onye Jezril,+ bụ́ nke ọ jụrụ iresị gị eresị; n’ihi na Nebọt adịkwaghị ndụ, kama ọ nwụwo.”