1 Ndị Eze 21:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Jezibel nwunye ya wee sị ya: “Ọ́ bụghị gị na-achị Izrel?+ Bilie rie nri, ka obi gị nweekwa aṅụrị. Mụ onwe m ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+ Ilu 4:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na ha eriwo nri ajọ omume,+ ọ bụkwa mmanya ime ihe ike ka ha na-aṅụ.+ Jeremaya 22:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 ‘Anya gị na obi gị dị naanị n’uru na-ezighị ezi,+ dịrịkwa n’ọbara onye aka ya dị ọcha ka ị wụfuo ya,+ dịrịkwa n’irigbu ndị mmadụ nakwa n’ịpụnara ha ihe ka i wee na-eme ihe ndị a.’
7 Jezibel nwunye ya wee sị ya: “Ọ́ bụghị gị na-achị Izrel?+ Bilie rie nri, ka obi gị nweekwa aṅụrị. Mụ onwe m ga-enye gị ubi vaịn Nebọt onye Jezril.”+
17 ‘Anya gị na obi gị dị naanị n’uru na-ezighị ezi,+ dịrịkwa n’ọbara onye aka ya dị ọcha ka ị wụfuo ya,+ dịrịkwa n’irigbu ndị mmadụ nakwa n’ịpụnara ha ihe ka i wee na-eme ihe ndị a.’