Maịka 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+ Mkpughe 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 M wee hụ na ọbara+ nke ndị nsọ na ọbara nke ndị àmà Jizọs+ na-egbu nwaanyị ahụ dị ka mmanya. Mgbe m hụrụ ya, o juru m anya nke ukwuu.+
12 N’ihi na ndị ọgaranya ya ejupụtawo n’ime ihe ike, ndị bi na ya ekwuwokwa okwu ụgha,+ ire dị ha n’ọnụ na-aghọkwa aghụghọ.+
6 M wee hụ na ọbara+ nke ndị nsọ na ọbara nke ndị àmà Jizọs+ na-egbu nwaanyị ahụ dị ka mmanya. Mgbe m hụrụ ya, o juru m anya nke ukwuu.+