Jenesis 9:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Eke na egwurugwu m+ ka m na-eme ka ọ dịrị n’ígwé ojii, ọ ga-abụ ihe ịrịba ama nke ọgbụgba ndụ nke dị n’etiti mụ na ụwa. Mkpughe 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Onye ahụ nke nọ ọdụ na-egbuke dị ka+ nkume jaspa+ na nkume dị oké ọnụ ahịa nke na-acha ọbara ọbara, eke na egwurugwu+ nke na-egbuke dị ka emerad+ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu.
13 Eke na egwurugwu m+ ka m na-eme ka ọ dịrị n’ígwé ojii, ọ ga-abụ ihe ịrịba ama nke ọgbụgba ndụ nke dị n’etiti mụ na ụwa.
3 Onye ahụ nke nọ ọdụ na-egbuke dị ka+ nkume jaspa+ na nkume dị oké ọnụ ahịa nke na-acha ọbara ọbara, eke na egwurugwu+ nke na-egbuke dị ka emerad+ gbakwara ocheeze ahụ gburugburu.