Aịzaya 1:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Onye nwere ume ga-aghọ eriri,+ ihe ọ rụpụtara ga-aghọkwa icheku ọkụ; ha abụọ ga na-ere ọkụ otu mgbe, n’enweghị onye ga-emenyụ ya.”+ Emọs 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “‘M kwaturu ala unu, dị ka mụ onwe m bụ́ Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Unu wee dị ka nkụ a lọpụtara n’ọkụ;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.
31 Onye nwere ume ga-aghọ eriri,+ ihe ọ rụpụtara ga-aghọkwa icheku ọkụ; ha abụọ ga na-ere ọkụ otu mgbe, n’enweghị onye ga-emenyụ ya.”+
11 “‘M kwaturu ala unu, dị ka mụ onwe m bụ́ Chineke kwaturu Sọdọm na Gọmọra.+ Unu wee dị ka nkụ a lọpụtara n’ọkụ;+ ma unu alọghachikwuteghị m,’+ ka Jehova kwuru.