11 M wee sị: “Jehova, ruo ole mgbe?”+ O wee sị: “Ruo mgbe obodo niile ghọrọ mkpọmkpọ ebe, n’enweghị onye bi ha, ruo mgbe ụlọ niile na-enweghị mmadụ nọ ha, mgbe e bibiwokwara ala a mee ka ọ tọgbọrọ n’efu;+
14 M ga-esetịkwa aka m mee ha ihe,+ meekwa ka ala ha, bụ́ ebe niile ha bi, bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu, bụ́ ntọgbọrọ n’efu ga-adị njọ karịa ala ịkpa nke dị n’ụzọ Dibla. Ha ga-amarakwa na mụ onwe m bụ Jehova.’”