11 Ndị ikom iri asaa+ n’ime ndị okenye ụlọ Izrel, ha na Jeazanaya nwa Shefan,+ guzo n’ihu ihe ndị ahụ, onye nke ọ bụla jikwa ihe e ji etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ n’aka ya, ísì ụtọ nke ihe nsure ọkụ ahụ nọkwa na-arịgo.+
41 Unu wee nọdụ ọdụ n’elu ihe ndina dị ebube,+ nke e debere tebụl e doziri nke ọma n’ihu ya,+ unu debekwara ihe nsure ọkụ m na-esi ísì ụtọ+ na mmanụ m n’elu ya.+