Ezikiel 33:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mgbe ọ ga-emezu—lee! ọ ga-emezurịrị+—ha ga-amarakwa na onye amụma nọrọ n’etiti ha.”+ Jọn 15:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 A sị na mụ abịaghị gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha enweghị ihe ha ga-eji gọpụ onwe ha ná mmehie ha.+
22 A sị na mụ abịaghị gwa ha okwu, ha agaraghị enwe mmehie;+ ma ugbu a, ha enweghị ihe ha ga-eji gọpụ onwe ha ná mmehie ha.+