Abụ Ọma 72:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,+Malitekwa n’Osimiri Yufretis+ ruo na nsọtụ ụwa.+ Hosia 14:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha ga-ebi ọzọ na ndò ya.+ Ha ga-akụ ọka,* ha ga-amakwa ifuru dị ka osisi vaịn.+ A ga na-echeta ya dị ka mmanya Lebanọn.
8 Ọ ga-enwe ndị ọ na-achị malite n’oké osimiri ruo n’oké osimiri,+Malitekwa n’Osimiri Yufretis+ ruo na nsọtụ ụwa.+
7 Ha ga-ebi ọzọ na ndò ya.+ Ha ga-akụ ọka,* ha ga-amakwa ifuru dị ka osisi vaịn.+ A ga na-echeta ya dị ka mmanya Lebanọn.