Ezikiel 18:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 n’ụkpụrụ m ka ọ na-eje ije,+ ọ na-edebekwa mkpebi ikpe m iji mee ihe n’eziokwu,+ ọ bụ onye ezi omume.+ Ọ ga-anọgide na-adị ndụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru. Ndị Rom 10:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 N’ihi na Mozis dere na onye mere ezi omume nke dị n’Iwu ahụ ga-esi na ya dị ndụ.+
9 n’ụkpụrụ m ka ọ na-eje ije,+ ọ na-edebekwa mkpebi ikpe m iji mee ihe n’eziokwu,+ ọ bụ onye ezi omume.+ Ọ ga-anọgide na-adị ndụ,’+ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.