Aịzaya 14:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi,+ sị: “Dị nnọọ ka ọ dị m n’obi, otú ahụ ka ọ ga-eme; dịkwa nnọọ ka m kpebiri, ọ bụ ihe ga-emezu,+ Aịzaya 44:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye na-eme ka okwu ohu ya mezuo, Onye na-emezucha atụmatụ nke ndị ozi ya;+ Onye na-ekwu banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+ kwuokwa banyere obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-ewughachi ha,+ m ga-ewu ebe ya niile tọgbọrọ n’efu’;+
24 Jehova nke ụsụụ ndị agha aṅụwo iyi,+ sị: “Dị nnọọ ka ọ dị m n’obi, otú ahụ ka ọ ga-eme; dịkwa nnọọ ka m kpebiri, ọ bụ ihe ga-emezu,+
26 Onye na-eme ka okwu ohu ya mezuo, Onye na-emezucha atụmatụ nke ndị ozi ya;+ Onye na-ekwu banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+ kwuokwa banyere obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-ewughachi ha,+ m ga-ewu ebe ya niile tọgbọrọ n’efu’;+