16 Mụ onwe m anụwokwa banyere gị, na i nwere ike ịkọwa ihe+ na ịtọghe ihe mara akpụ. Ọ bụrụ na i nwee ike ịgụ ihe a e dere ma kọọrọ m isi ya, a ga-eyiwe gị uwe na-acha odo odo, yinye gị ihe olu ọlaedo n’olu, ị ga-achịkwa dị ka onye nke atọ n’alaeze a.”+