Jenesis 40:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee sị ya: “Anyị rọrọ nrọ, ọ dịghịkwa ọkọwa nrọ anyị na ya nọ.” Josef wee sị ha: “Ọ́ bụghị Chineke nwe ịkọwa ihe?+ Biko, kọọrọnụ m ya.” Daniel 2:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Otú ọ dị, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-ekpughe ihe nzuzo,+ o mewokwa ka Eze Nebukadneza mara ihe gaje ime n’oge ikpeazụ.+ Nke a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’elu ihe ndina gị:
8 Ha wee sị ya: “Anyị rọrọ nrọ, ọ dịghịkwa ọkọwa nrọ anyị na ya nọ.” Josef wee sị ha: “Ọ́ bụghị Chineke nwe ịkọwa ihe?+ Biko, kọọrọnụ m ya.”
28 Otú ọ dị, e nwere Chi nọ n’eluigwe, Onye na-ekpughe ihe nzuzo,+ o mewokwa ka Eze Nebukadneza mara ihe gaje ime n’oge ikpeazụ.+ Nke a bụ nrọ ị rọrọ na ọhụụ ị hụrụ mgbe i dina n’elu ihe ndina gị: