25 “Ma gị onwe gị, Ezra, dị ka amamihe+ Chineke gị nke i nwere si dị, họpụta ndị ọrụ ga na-ahụ na e debere iwu na ndị ikpe ka ha na-ekpe ndị niile nọ n’ofe Osimiri ikpe,+ bụ́ ndị niile maara iwu Chineke gị; unu kụziekwara ya onye ọ bụla na-amaghị ya.+