Daniel 5:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Belshaza wee nye iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha odo odo, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu; e wee kpọsaa na ọ ga-abụ onye ọchịchị nke atọ n’alaeze ahụ.+
29 Belshaza wee nye iwu, e wee yiwe Daniel uwe na-acha odo odo, yinyekwa ya ihe olu ọlaedo n’olu; e wee kpọsaa na ọ ga-abụ onye ọchịchị nke atọ n’alaeze ahụ.+