Daniel 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Eze wee gwa Ashpenaz bụ́ onyeisi ndị na-eje ozi n’obí+ ya ka ọ kpọta ụfọdụ n’ime ndị ikom Izrel na ụmụ eze na ndị a ma ama,+
3 Eze wee gwa Ashpenaz bụ́ onyeisi ndị na-eje ozi n’obí+ ya ka ọ kpọta ụfọdụ n’ime ndị ikom Izrel na ụmụ eze na ndị a ma ama,+