Daniel 4:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ka a gbanwee obi ya ka ọ ghara ịbụkwa obi mmadụ, ka e nyekwa ya obi anụ ọhịa,+ ka oge asaa+ gabiga n’isi ya. Luk 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 ha ga-adakwa site n’ihu mma agha, a ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile;+ ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka+ nke ndị mba ọzọ ga-ezu.
16 Ka a gbanwee obi ya ka ọ ghara ịbụkwa obi mmadụ, ka e nyekwa ya obi anụ ọhịa,+ ka oge asaa+ gabiga n’isi ya.
24 ha ga-adakwa site n’ihu mma agha, a ga-adọrọkwa ha n’agha laa ná mba niile;+ ndị mba ọzọ ga-azọ Jeruselem ụkwụ, ruo mgbe oge a kara aka+ nke ndị mba ọzọ ga-ezu.