Ilu 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+ Ilu 31:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, Lemuel, ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, ndị isi ekwesịghịkwa ịsị: “Olee ebe ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu dị?”+
20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+
4 Ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, Lemuel, ndị eze ekwesịghị ịṅụ mmanya, ndị isi ekwesịghịkwa ịsị: “Olee ebe ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu dị?”+