Daniel 7:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ma ndị nsọ+ nke Onye Kasị Elu+ ga-enweta alaeze ahụ, alaeze ahụ ga-abụkwa nke ha+ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.’ Daniel 7:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “‘E nyere ndị nsọ nke Onye Kasị Elu alaeze na ọchịchị na ebube nke alaeze ndị dị n’okpuru eluigwe dum.+ Alaeze ha bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi,+ ọchịchị niile ga-ejekwara ha ozi ma rubere ha isi.’+
18 Ma ndị nsọ+ nke Onye Kasị Elu+ ga-enweta alaeze ahụ, alaeze ahụ ga-abụkwa nke ha+ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.’
27 “‘E nyere ndị nsọ nke Onye Kasị Elu alaeze na ọchịchị na ebube nke alaeze ndị dị n’okpuru eluigwe dum.+ Alaeze ha bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi,+ ọchịchị niile ga-ejekwara ha ozi ma rubere ha isi.’+