Abụ Ọma 50:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Kpọkọtara m ndị na-eguzosi ike n’ebe m nọ,+Ndị mụ na ha ji àjà gbaa ndụ.”+ Abụ Ọma 149:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ka ndị na-eguzosi ike n’ihe ṅụrịa ọṅụ ná nsọpụrụ ha;Ka ha tie mkpu ọṅụ n’elu ihe ndina ha.+ 2 Timoti 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ bụrụ na anyị anọgide na-atachi obi, anyị na ya ga-achịkwa achị dị ka ndị eze;+ ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya,+ ya onwe ya ga-agọnahụkwa anyị; Mkpughe 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+ Mkpughe 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 i mekwara ka ha bụụrụ Chineke anyị+ otu alaeze+ na ndị nchụàjà,+ ha ga-achịkwa ụwa dị ka ndị eze.”+ Mkpughe 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-eji mma agha gbuo, a ga-ejiriri mma agha gbuo ya.+ Ebe a ka a chọrọ ntachi obi+ na okwukwe+ n’aka ndị nsọ.+
12 ọ bụrụ na anyị anọgide na-atachi obi, anyị na ya ga-achịkwa achị dị ka ndị eze;+ ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya,+ ya onwe ya ga-agọnahụkwa anyị;
21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+
10 i mekwara ka ha bụụrụ Chineke anyị+ otu alaeze+ na ndị nchụàjà,+ ha ga-achịkwa ụwa dị ka ndị eze.”+
10 Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-adọrọ n’agha, a ga-adọrọ ya n’agha.+ Ọ bụrụ na onye ọ bụla bụ onye a ga-eji mma agha gbuo, a ga-ejiriri mma agha gbuo ya.+ Ebe a ka a chọrọ ntachi obi+ na okwukwe+ n’aka ndị nsọ.+