1 Pita 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 E kpugheere ha na ọ bụghị onwe ha+ ka ha na-ejere ozi, kama ọ bụ unu ka ha na-enye ihe ndị ahụ e kwusaara+ unu ugbu a site n’ọnụ ndị ji mmụọ nsọ+ nke e si n’eluigwe zite zisaara unu ozi ọma. Ọ na-agụ ndị mmụọ ozi agụụ inyoba anya n’ihe ndị a.+
12 E kpugheere ha na ọ bụghị onwe ha+ ka ha na-ejere ozi, kama ọ bụ unu ka ha na-enye ihe ndị ahụ e kwusaara+ unu ugbu a site n’ọnụ ndị ji mmụọ nsọ+ nke e si n’eluigwe zite zisaara unu ozi ọma. Ọ na-agụ ndị mmụọ ozi agụụ inyoba anya n’ihe ndị a.+