Daniel 2:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 N’ihi nke a, Daniel gakwuuru Arịọk,+ onye eze họpụtara ka o gbuo ndị amamihe nke Babịlọn.+ Ọ gara wee gwa ya, sị: “Egbula onye ọ bụla n’ime ndị amamihe nke Babịlọn. Kpọrọ m gaa n’ihu eze+ ka m kọọrọ eze isi nrọ ya.”
24 N’ihi nke a, Daniel gakwuuru Arịọk,+ onye eze họpụtara ka o gbuo ndị amamihe nke Babịlọn.+ Ọ gara wee gwa ya, sị: “Egbula onye ọ bụla n’ime ndị amamihe nke Babịlọn. Kpọrọ m gaa n’ihu eze+ ka m kọọrọ eze isi nrọ ya.”