Daniel 1:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ha na eze wee malite ikwurịta okwu, n’ime ha niile, o nweghị onye dị ka Daniel, Hananaya, Mishel na Azaraya;+ ha wee na-eje ozi n’ihu eze.+ Daniel 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Daniel wee banye rịọ eze ka o nyetụ ya oge ka o wee kọọrọ eze isi nrọ ya.+
19 Ha na eze wee malite ikwurịta okwu, n’ime ha niile, o nweghị onye dị ka Daniel, Hananaya, Mishel na Azaraya;+ ha wee na-eje ozi n’ihu eze.+