6Jehova wee gwa Mozis, sị: “Ugbu a, ị ga-ahụ ihe m gaje ime Fero,+ n’ihi na ọ bụ aka dị ike ga-eme ka ọ hapụ ha ka ha laa, ọ bụkwa aka dị ike ga-eme ka ọ chụpụ ha n’ala ya.”+
11 Mozis wee mee ka obi Jehova bụ́ Chineke+ ya jụrụ wee kwuo, sị: “Jehova, gịnị mere i ji na-eweso ndị gị, bụ́ ndị i ji ike dị ukwuu na aka dị ike kpọpụta n’ala Ijipt, iwe+ dị ọkụ?