Jeremaya 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova wee matịa aka ya metụ m n’ọnụ.+ Jehova wee sị m: “Lee, etinyewo m okwu m n’ọnụ gị.+ Daniel 9:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+ Mkpughe 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mgbe m hụrụ ya, m dara wee dị ka m nwụrụ anwụ n’ụkwụ ya. O wee bikwasị m aka nri ya, sị: “Atụla egwu.+ Abụ m Onye Mbụ+ na Onye Ikpeazụ,+
21 mgbe m ka nọ na-ekpe ekpere a, lee, onye ahụ bụ́ Gebriel,+ onye m hụrụ n’ọhụụ ná mmalite,+ ebe ike gwụchara m, bịakwutere m n’oge e ji enye onyinye inweta ihu ọma ná mgbede.+
17 Mgbe m hụrụ ya, m dara wee dị ka m nwụrụ anwụ n’ụkwụ ya. O wee bikwasị m aka nri ya, sị: “Atụla egwu.+ Abụ m Onye Mbụ+ na Onye Ikpeazụ,+