Ọpụpụ 4:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ị ga-agwa ya okwu wee tinye okwu ndị ahụ n’ọnụ ya;+ mụ onwe m ga-anọnyere ọnụ gị na ọnụ ya,+ m ga-ezikwa unu ihe unu ga-eme.+ Aịzaya 51:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 M ga-etinye okwu m n’ọnụ gị,+ m ga-emekwa ka ndò nke aka m kpuchie gị,+ iji mee ka eluigwe guzosie ike,+ tọọkwa ntọala ụwa,+ wee sị Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+ Ezikiel 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m ma dọọ ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+
15 Ị ga-agwa ya okwu wee tinye okwu ndị ahụ n’ọnụ ya;+ mụ onwe m ga-anọnyere ọnụ gị na ọnụ ya,+ m ga-ezikwa unu ihe unu ga-eme.+
16 M ga-etinye okwu m n’ọnụ gị,+ m ga-emekwa ka ndò nke aka m kpuchie gị,+ iji mee ka eluigwe guzosie ike,+ tọọkwa ntọala ụwa,+ wee sị Zayọn, ‘Unu bụ ndị m.’+
7 “Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, ọ bụ onye nche ụlọ Izrel ka m mere gị,+ ị ga-anụkwa okwu n’ọnụ m ma dọọ ha aka ná ntị dị ka m gwara gị.+