Daniel 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ma onyeisi+ alaeze Peshia+ nọchiiri m ụzọ+ ruo ụbọchị iri abụọ na otu, ma, lee! Maịkel,+ otu n’ime ndị isi kasịnụ,+ bịara nyere m aka; ma mụ onwe m nọgidere n’ebe ahụ n’akụkụ ndị eze Peshia.+
13 Ma onyeisi+ alaeze Peshia+ nọchiiri m ụzọ+ ruo ụbọchị iri abụọ na otu, ma, lee! Maịkel,+ otu n’ime ndị isi kasịnụ,+ bịara nyere m aka; ma mụ onwe m nọgidere n’ebe ahụ n’akụkụ ndị eze Peshia.+