6 “Mgbe nke a gasịrị, anọ m na-ahụ, ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, nke yiri agụ owuru,+ ma o nwere nku anọ nke anụ ufe n’azụ ya. Anụ ọhịa ahụ nwekwara isi anọ,+ e nyekwara ya ọchịchị.
5 Mụ onwe m wee na-atụgharị nke a n’uche, ma, lee! e nwere otu mkpi+ nke si n’ebe ọdịda anyanwụ gazuo elu ụwa dum, ụkwụ ya anaghịkwa emetụ n’ala. Mkpi ahụ nwere otu mpi a na-ahụ nke ọma nke dị n’agbata anya ya abụọ.+