Daniel 2:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 “Ị chịchaa, alaeze ọzọ+ nke na-aharughị ka nke gị ga-amalite ịchị;+ a ga-enwekwa alaeze ọzọ, bụ́ nke atọ, nke ọla kọpa, nke ga-achị ụwa dum.+ Daniel 7:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Nnukwu anụ ọhịa anọ+ sikwa n’oké osimiri ahụ na-apụta,+ nke ọ bụla dị nnọọ iche+ ná ndị nke ọzọ. Daniel 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mkpi ahụ gbajuru ajị n’ahụ́ na-anọchi anya eze Gris;+ ma nnukwu mpi ahụ nke dị n’agbata anya ya abụọ na-anọchi anya eze nke mbụ.+
39 “Ị chịchaa, alaeze ọzọ+ nke na-aharughị ka nke gị ga-amalite ịchị;+ a ga-enwekwa alaeze ọzọ, bụ́ nke atọ, nke ọla kọpa, nke ga-achị ụwa dum.+
21 Mkpi ahụ gbajuru ajị n’ahụ́ na-anọchi anya eze Gris;+ ma nnukwu mpi ahụ nke dị n’agbata anya ya abụọ na-anọchi anya eze nke mbụ.+