Daniel 7:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Mgbe nke a gasịrị, anọ m na-ahụ, ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, nke yiri agụ owuru,+ ma o nwere nku anọ nke anụ ufe n’azụ ya. Anụ ọhịa ahụ nwekwara isi anọ,+ e nyekwara ya ọchịchị. Daniel 8:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Mkpi ahụ gbajuru ajị n’ahụ́ na-anọchi anya eze Gris;+ ma nnukwu mpi ahụ nke dị n’agbata anya ya abụọ na-anọchi anya eze nke mbụ.+ Daniel 10:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ị̀ maara n’ezie ihe mere m ji bịakwute gị? Ugbu a, m ga-agaghachi ịlụso onyeisi Peshia ọgụ.+ M gawa, lee! onyeisi Gris ga-abịakwa.+ Daniel 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Eze dị ike ga-ebili ma jiri ike dị ukwuu chịa,+ ọ ga-emekwa uche ya.+
6 “Mgbe nke a gasịrị, anọ m na-ahụ, ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, nke yiri agụ owuru,+ ma o nwere nku anọ nke anụ ufe n’azụ ya. Anụ ọhịa ahụ nwekwara isi anọ,+ e nyekwara ya ọchịchị.
21 Mkpi ahụ gbajuru ajị n’ahụ́ na-anọchi anya eze Gris;+ ma nnukwu mpi ahụ nke dị n’agbata anya ya abụọ na-anọchi anya eze nke mbụ.+
20 O wee gaa n’ihu ịsị: “Ị̀ maara n’ezie ihe mere m ji bịakwute gị? Ugbu a, m ga-agaghachi ịlụso onyeisi Peshia ọgụ.+ M gawa, lee! onyeisi Gris ga-abịakwa.+