-
Daniel 5:19Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
19 Ebe O mekwara ka ọ dị ukwuu, ndị niile, mba dị iche iche, na ndị na-asụ asụsụ dị iche iche nọ na-ama jijiji ma na-atụ egwu n’ihu ya.+ Onye ọ bụla ọ chọrọ igbu ka ọ na-egbu; onye ọ bụla ọ chọkwara ịla n’iyi ka ọ na-ala n’iyi; onye ọ bụla ọ chọrọ ibuli elu ka ọ na-ebuli elu; onye ọ bụla ọ chọkwara iweda ala ka ọ na-eweda ala.+
-