-
Daniel 11:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 “Mgbe afọ ụfọdụ gasịrị, ha ga-ejikọ aka, ada nke eze ndịda ga-abịakwute eze ugwu ka ha nwee nkwekọrịta. Ma ogwe aka ada eze agaghị anọgide na-adị ike;+ eze agaghị eguzoli, ogwe aka ya agaghịkwa eguzoli; a ga-enyefekwa ada eze na ndị kpọtara ya na nwoke mụrụ ya nakwa onye mere ka ọ dị ike n’oge ndị ahụ n’aka ndị ọzọ.
-