Daniel 11:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “N’oge ikpeazụ, ya na eze ndịda+ ga-asọrịta mpi, eze ugwu ga-ejikwa ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya na ọtụtụ ụgbọ mmiri wakpo ya; ọ ga-abanyekwa n’ala dị iche iche wee rikpuo ha dị ka idei mmiri ma gafere.
40 “N’oge ikpeazụ, ya na eze ndịda+ ga-asọrịta mpi, eze ugwu ga-ejikwa ụgbọ ịnyịnya na ndị na-agba ịnyịnya na ọtụtụ ụgbọ mmiri wakpo ya; ọ ga-abanyekwa n’ala dị iche iche wee rikpuo ha dị ka idei mmiri ma gafere.