Daniel 11:40 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 40 “N’oge ikpeazụ, ya na eze ndịda ga-enurịta ibe ha aka.* Eze ugwu ga-ejikwa ụgbọ ịnyịnya na ọtụtụ ụgbọ mmiri duru ndị na-agba ịnyịnya bịa lụso ya agha. Ọ ga-abanye n’ala dị iche iche ma kpuchie ha ka idei mmiri. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 11:40 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2023, p. 11-13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 13 Amụma Daniel, p. 277-279 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 19-209/1/1991, p. 6
40 “N’oge ikpeazụ, ya na eze ndịda ga-enurịta ibe ha aka.* Eze ugwu ga-ejikwa ụgbọ ịnyịnya na ọtụtụ ụgbọ mmiri duru ndị na-agba ịnyịnya bịa lụso ya agha. Ọ ga-abanye n’ala dị iche iche ma kpuchie ha ka idei mmiri.
11:40 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),8/2023, p. 11-13 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),5/2020, p. 13 Amụma Daniel, p. 277-279 Ụlọ Nche,11/1/1993, p. 19-209/1/1991, p. 6