Aịzaya 26:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime, mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyesịrị.+ Zoonụ ruo nwa mgbe nta, ruo mgbe oké iwe gafere.+ Joel 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị,+ meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara,+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+ Matiu 24:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’eziokwu, ọ bụrụ na e meghị ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpirikpi, a gaghị azọpụta anụ ahụ́ ọ bụla; ma n’ihi ndị a họọrọ,+ a ga-eme ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpirikpi.+ Mkpughe 7:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Otu n’ime ndị okenye ahụ+ wee sị m: “Ndị a yi uwe mwụda na-acha ọcha,+ olee ndị ha bụ, oleekwa ebe ha si bịa?”
20 “Ndị m, gaanụ banye n’ọnụ ụlọ unu dị n’ime, mechiekwanụ ọnụ ụzọ mgbe unu banyesịrị.+ Zoonụ ruo nwa mgbe nta, ruo mgbe oké iwe gafere.+
31 A ga-eme ka anyanwụ ghọọ ọchịchịrị,+ meekwa ka ọnwa ghọọ ọbara,+ tupu oké ụbọchị ahụ dị egwu nke Jehova abịa.+
22 N’eziokwu, ọ bụrụ na e meghị ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpirikpi, a gaghị azọpụta anụ ahụ́ ọ bụla; ma n’ihi ndị a họọrọ,+ a ga-eme ka ụbọchị ndị ahụ dị mkpirikpi.+
13 Otu n’ime ndị okenye ahụ+ wee sị m: “Ndị a yi uwe mwụda na-acha ọcha,+ olee ndị ha bụ, oleekwa ebe ha si bịa?”