Abụ Ọma 74:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+ Mkpughe 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ ruo ole mgbe ka ị ga-ahapụ ikpe ikpe+ na ịbọ ọbọ ọbara anyị+ n’isi ndị bi n’elu ụwa?”
10 Chineke, ruo ole mgbe ka onye mmegide ga na-akọcha gị?+Onye iro ọ̀ ga na-elelị aha gị ruo mgbe ebighị ebi?+
10 Ha wee jiri oké olu tie mkpu, sị: “Ọkaakaa+ Onyenwe anyị, onye dị nsọ na onye eziokwu,+ ruo ole mgbe ka ị ga-ahapụ ikpe ikpe+ na ịbọ ọbọ ọbara anyị+ n’isi ndị bi n’elu ụwa?”