Ilu 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ọ bụla nke na-ezere ịdọ aka ná ntị+ na-ajụ mkpụrụ obi nke ya, ma onye na-aṅa ntị n’ịba mba na-enweta ezi uche.+ Aịzaya 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ehi maara onye zụtara ya, ịnyịnya ibu makwaara ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri; Izrel amaghị m,+ ndị m adịghị eji nghọta eme ihe.”+
32 Onye ọ bụla nke na-ezere ịdọ aka ná ntị+ na-ajụ mkpụrụ obi nke ya, ma onye na-aṅa ntị n’ịba mba na-enweta ezi uche.+
3 Ehi maara onye zụtara ya, ịnyịnya ibu makwaara ihe onye nwe ya ji etinyere ya nri; Izrel amaghị m,+ ndị m adịghị eji nghọta eme ihe.”+